Search This Blog

Translate

The King James Bible

The King James Bible
Your Very Own King James Bible

Otuto, Na-asọpụrụ ma Na-ekele Jizọs Mkpughe Isi nke 4


Otuto, Na-asọpụrụ ma Na-ekele Jizọs Mkpughe Isi nke 4

8 Anu anọ ahu, nke ọ bula nime ha, nwe-kwa-ra nkù anọ n'akuku ya; ha juputa-kwa-ra anya n'etiti ha: ha adighi-ezu ike ehihie na abali, si, Nsọ, nsọ, nsọ, Onye-nwe-ayi Onye puru ime ihe nile, Nke di, di kwa, nādi kwa.

9 Ma mb͕e anu-ọhia ahu nēnye Onye nānọkwasi n'oche-eze otuto na nsọpuru na ekele, Onye nādi ndu rue mb͕e nile ebighi-ebi,

Ndị okenye iri abụọ na anọ ahụ wee daa n'ala n'ihu ya, bụ onye nọ ọdụ n'ocheeze ahụ, kpọọrọ ya Onye ahụ nke na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi, + kpụọkwa okpueze ha n'ihu ocheeze ahụ, sị,

11 I kwesiri, Onye-nwe-ayi, inweta otuto na nsọpuru na ike: n'ihi na Gi onwe-gi kere ihe nile, ọ bu kwa n'ihi ihe nātọ Gi utọ ka ha onwe-ha bu, ewe kè ha.